Job 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Na mkpu ọṅụ nke ndị ajọ omume na-adịru nwa oge,+Nakwa na ọṅụ nke onye si n’ezi ofufe dapụ na-adịru naanị otu ntabi anya? Ilu 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi iwu obodo na-emebi, ndị isi ya bụ́ ndị na-anọchi ibe ha na-adị ọtụtụ,+ ma onye nwere nghọta, nke makwaara ihe ziri ezi, ga-eme ka onyeisi chịa ogologo oge.+
5 Na mkpu ọṅụ nke ndị ajọ omume na-adịru nwa oge,+Nakwa na ọṅụ nke onye si n’ezi ofufe dapụ na-adịru naanị otu ntabi anya?
2 N’ihi iwu obodo na-emebi, ndị isi ya bụ́ ndị na-anọchi ibe ha na-adị ọtụtụ,+ ma onye nwere nghọta, nke makwaara ihe ziri ezi, ga-eme ka onyeisi chịa ogologo oge.+