2 Ndị Eze 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ mgbe ahụ ka Rizin+ eze Siria nakwa Pika+ nwa Remalaya eze Izrel gbagotere ibuso Jeruselem agha, ha wee nọchibido Ehaz, ma ha enweghị ike imeri ya.+ Aịzaya 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E wee kọọrọ ụlọ Devid, sị: “Siria na Ifrem ejikọwo aka.”+ Obi wee malite ịma ya na ndị ya jijiji otú osisi dị n’ọhịa si ama jijiji n’ihi ifufe.+
5 Ọ bụ mgbe ahụ ka Rizin+ eze Siria nakwa Pika+ nwa Remalaya eze Izrel gbagotere ibuso Jeruselem agha, ha wee nọchibido Ehaz, ma ha enweghị ike imeri ya.+
2 E wee kọọrọ ụlọ Devid, sị: “Siria na Ifrem ejikọwo aka.”+ Obi wee malite ịma ya na ndị ya jijiji otú osisi dị n’ọhịa si ama jijiji n’ihi ifufe.+