1 Ihe E Mere 6:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma nwanne ya bụ́ Esaf+ na-eje ozi n’aka nri ya. Esaf bụ nwa Berekaya,+ nwa Shimia, 1 Ihe E Mere 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ụmụ Esaf, e wepụtara Zakọ na Josef+ na Netanaya na Asharila,+ bụ́ ụmụ Esaf+ ndị nọ n’okpuru Esaf bụ́ onye na-ebu amụma site ná ntụziaka eze. Abụ Ọma 83:okwu mmeghe Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ Abụ. Abụ olu ụtọ Esaf.+
2 N’ụmụ Esaf, e wepụtara Zakọ na Josef+ na Netanaya na Asharila,+ bụ́ ụmụ Esaf+ ndị nọ n’okpuru Esaf bụ́ onye na-ebu amụma site ná ntụziaka eze.