Nehemaya 12:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 N’ihi na n’ụbọchị Devid na Esaf n’oge gara aga, e nwere ndị isi nke ndị na-abụ abụ,+ a na-abụkwara Chineke abụ otuto ma na-enye ya ekele.+
46 N’ihi na n’ụbọchị Devid na Esaf n’oge gara aga, e nwere ndị isi nke ndị na-abụ abụ,+ a na-abụkwara Chineke abụ otuto ma na-enye ya ekele.+