Jeremaya 31:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “N’oge ahụ,” ka Jehova kwuru, “m ga-abụrụ ezinụlọ niile nke Izrel Chineke; ha ga-abụkwa ndị m.”+ Ndị Hibru 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma, ugbu a, ha na-achụso ebe ka mma, ya bụ, nke eluigwe.+ N’ihi ya, ihere ha adịghị eme Chineke, ka ha kpọkuo ya dị ka Chineke ha,+ n’ihi na ọ kwadebeworo ha otu obodo.+
16 Ma, ugbu a, ha na-achụso ebe ka mma, ya bụ, nke eluigwe.+ N’ihi ya, ihere ha adịghị eme Chineke, ka ha kpọkuo ya dị ka Chineke ha,+ n’ihi na ọ kwadebeworo ha otu obodo.+