2 Samuel 24:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe Arọna ledara anya wee hụ eze na ndị na-ejere ya ozi ka ha na-abịakwute ya, Arọna gara ozugbo kpudo ihu n’ala+ wee kpọọrọ eze isiala.+
20 Mgbe Arọna ledara anya wee hụ eze na ndị na-ejere ya ozi ka ha na-abịakwute ya, Arọna gara ozugbo kpudo ihu n’ala+ wee kpọọrọ eze isiala.+