1 Ihe E Mere 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Devid na ndị isi+ nke ìgwè dị iche iche ndị na-eje ozi+ wepụtakwara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan+ na ụmụ Jedutọn,+ iche maka ije ozi, bụ́ ndị na-eji une+ na ụbọ akwara+ na ájà ebu amụma.+ E sikwa n’ime ha nweta ndị e nyere ọrụ ije ozi ha. 1 Ihe E Mere 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị a niile nọ n’okpuru nna ha n’iji ájà+ na ụbọ akwara+ na une+ na-abụ abụ n’ụlọ Jehova maka ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke. Esaf na Jedutọn na Himan+ na-enweta ntụziaka site n’aka eze.
25 Devid na ndị isi+ nke ìgwè dị iche iche ndị na-eje ozi+ wepụtakwara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan+ na ụmụ Jedutọn,+ iche maka ije ozi, bụ́ ndị na-eji une+ na ụbọ akwara+ na ájà ebu amụma.+ E sikwa n’ime ha nweta ndị e nyere ọrụ ije ozi ha.
6 Ndị a niile nọ n’okpuru nna ha n’iji ájà+ na ụbọ akwara+ na une+ na-abụ abụ n’ụlọ Jehova maka ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke. Esaf na Jedutọn na Himan+ na-enweta ntụziaka site n’aka eze.