2 Samuel 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+ 1 Ndị Eze 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Gị onwe gị maara nke ọma na Devid nna m enweghị ike iwuru aha Jehova bụ́ Chineke ya ụlọ n’ihi agha+ ha ji gbaa ya gburugburu, ruo mgbe Jehova mere ka ha nọrọ n’okpuru ọbụ ụkwụ ya. 1 Ihe E Mere 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Gaa gwa Devid bụ́ ohu m, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọ bụghị gị ga-ewuru m ụlọ m ga-ebi.+
13 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+
3 “Gị onwe gị maara nke ọma na Devid nna m enweghị ike iwuru aha Jehova bụ́ Chineke ya ụlọ n’ihi agha+ ha ji gbaa ya gburugburu, ruo mgbe Jehova mere ka ha nọrọ n’okpuru ọbụ ụkwụ ya.