Jenesis 35:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee ruo mgbe Izrel bi n’ụlọikwuu+ n’ala ahụ na Ruben gara otu mgbe dinaa Bilha iko nna ya, Izrel wee nụ ya.+ Ụmụ ndị ikom Jekọb dị mmadụ iri na abụọ. Jenesis 49:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi ịbụ onye na-enweghị nchịkwa dị ka mmiri, akarịla ụmụnne gị,+ n’ihi na ị rịgooro n’ihe ndina nna gị.+ N’oge ahụ, i merụrụ ihe ndina m.+ Ọ rịgooro na ya! Levitikọs 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwoke ya na nwunye nna ya dinara ekpughewo ọtọ nna ya.+ A ghaghị igbu ha abụọ. Ọbara ha ga-adị ha n’isi. Diuterọnọmi 27:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke dinara nwunye nna ya, n’ihi na o kpuliwo uwe mwụda nna ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) 1 Ndị Kọrịnt 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ezie, a na-akọ na ịkwa iko+ dị n’etiti unu, bụ́ ụdị ịkwa iko nke na-adịghị ọbụna n’etiti ndị mba ọzọ, na otu nwoke kpọọrọ nwunye nna ya.+
22 O wee ruo mgbe Izrel bi n’ụlọikwuu+ n’ala ahụ na Ruben gara otu mgbe dinaa Bilha iko nna ya, Izrel wee nụ ya.+ Ụmụ ndị ikom Jekọb dị mmadụ iri na abụọ.
4 N’ihi ịbụ onye na-enweghị nchịkwa dị ka mmiri, akarịla ụmụnne gị,+ n’ihi na ị rịgooro n’ihe ndina nna gị.+ N’oge ahụ, i merụrụ ihe ndina m.+ Ọ rịgooro na ya!
11 Nwoke ya na nwunye nna ya dinara ekpughewo ọtọ nna ya.+ A ghaghị igbu ha abụọ. Ọbara ha ga-adị ha n’isi.
20 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke dinara nwunye nna ya, n’ihi na o kpuliwo uwe mwụda nna ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
5 N’ezie, a na-akọ na ịkwa iko+ dị n’etiti unu, bụ́ ụdị ịkwa iko nke na-adịghị ọbụna n’etiti ndị mba ọzọ, na otu nwoke kpọọrọ nwunye nna ya.+