Ọnụ Ọgụgụ 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+ Ọnụ Ọgụgụ 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jọshụa nwa Nọn+ na Keleb nwa Jefọne,+ bụ́ ndị so ná ndị gara ledo ala ahụ, wee dọwaa uwe ha,+ Ọnụ Ọgụgụ 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ma e wezụga Keleb+ nwa Jefọne onye Kinaz, na Jọshụa+ nwa Nọn, n’ihi na ha soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.’ Diuterọnọmi 34:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jọshụa nwa Nọn jupụtara na mmụọ amamihe,+ n’ihi na Mozis bikwasịrị ya aka n’isi;+ ụmụ Izrel wee malite ige ya ntị, ha wee malite ime dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.+
28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+
12 ma e wezụga Keleb+ nwa Jefọne onye Kinaz, na Jọshụa+ nwa Nọn, n’ihi na ha soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.’
9 Jọshụa nwa Nọn jupụtara na mmụọ amamihe,+ n’ihi na Mozis bikwasịrị ya aka n’isi;+ ụmụ Izrel wee malite ige ya ntị, ha wee malite ime dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.+