Jenesis 49:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “N’Asha ka nri mara abụba ga-esi pụta,+ ọ ga-ewetakwa nri ụtọ nke onye eze.+ Diuterọnọmi 33:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O kwukwara banyere Asha, sị:+“Onye e ji ụmụ gọzie ka Asha bụ.+Ka ọ ghọọ onye ihe ya masịrị ụmụnne ya,+Onye na-azọnye ụkwụ ya na mmanụ.+
24 O kwukwara banyere Asha, sị:+“Onye e ji ụmụ gọzie ka Asha bụ.+Ka ọ ghọọ onye ihe ya masịrị ụmụnne ya,+Onye na-azọnye ụkwụ ya na mmanụ.+