Diuterọnọmi 33:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O kwukwara banyere Asha, sị:+“Onye e ji ụmụ gọzie ka Asha bụ.+Ka ọ ghọọ onye ihe ya masịrị ụmụnne ya,+Onye na-azọnye ụkwụ ya na mmanụ.+ Joshụa 19:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nza nke ise+ wee daara ebo ụmụ Asha+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. 1 Ndị Eze 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Sọlọmọn nwere ndị nnọchiteanya iri na abụọ n’Izrel dum, ha na-ewetakwara eze na ezinụlọ ya nri. Ọ bụ ọrụ dịịrị onye nke ọ bụla iweta nri otu ọnwa n’afọ.+ 1 Ndị Eze 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Beana nwa Hushaị, onye na-elekọta Asha+ na Bielọt;
24 O kwukwara banyere Asha, sị:+“Onye e ji ụmụ gọzie ka Asha bụ.+Ka ọ ghọọ onye ihe ya masịrị ụmụnne ya,+Onye na-azọnye ụkwụ ya na mmanụ.+
7 Sọlọmọn nwere ndị nnọchiteanya iri na abụọ n’Izrel dum, ha na-ewetakwara eze na ezinụlọ ya nri. Ọ bụ ọrụ dịịrị onye nke ọ bụla iweta nri otu ọnwa n’afọ.+