Abụ Ọma 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ Jehova na-eme ka nzọụkwụ nke dimkpa guzosie ike,+Ụzọ ya na-atọkwa Ya ụtọ.+ Ekliziastis 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na o nyewo onye bụ́ ezi mmadụ n’ihu ya+ amamihe na ihe ọmụma na aṅụrị,+ ma o nyewo onye mmehie ọrụ ịchịkọta ihe na ikpokọta ihe naanị ka o bunye ha onye bụ́ ezi mmadụ n’ihu ezi Chineke.+ Nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+
26 N’ihi na o nyewo onye bụ́ ezi mmadụ n’ihu ya+ amamihe na ihe ọmụma na aṅụrị,+ ma o nyewo onye mmehie ọrụ ịchịkọta ihe na ikpokọta ihe naanị ka o bunye ha onye bụ́ ezi mmadụ n’ihu ezi Chineke.+ Nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+