Ọpụpụ 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova n’onwe ya ga-eburu unu agha,+ unu onwe unu ga-agba nkịtị.” Ọpụpụ 14:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee na-ahịọpụsị ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ha nke mere na ọ nọ na-esiri ha ike ịgba ya;+ ndị Ijipt wee malite ikwu, sị: “Ka anyị si n’ebe ndị Izrel nọ gbapụ, n’ihi na Jehova na-alụso ndị Ijipt ọgụ n’ihi ha.”+
25 O wee na-ahịọpụsị ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ha nke mere na ọ nọ na-esiri ha ike ịgba ya;+ ndị Ijipt wee malite ikwu, sị: “Ka anyị si n’ebe ndị Izrel nọ gbapụ, n’ihi na Jehova na-alụso ndị Ijipt ọgụ n’ihi ha.”+