1 Ndị Eze 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ịlaịja wee bịakwute ìgwè mmadụ ahụ dum wee sị ha: “Ruo ole mgbe ka unu ga na-enwe echiche abụọ dị iche?+ Ọ bụrụ na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke, sowenụ ya;+ ma ọ bụrụ na ọ bụ Bel, sowenụ ya.” Ha azaghị ya ihe ọ bụla. 2 Ihe E Mere 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma o mere ihe ọjọọ,+ n’ihi na o tinyeghị obi ya n’ịchọ Jehova.+ 2 Ihe E Mere 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka o sina dị, e nwere ihe ndị dị mma+ a hụrụ n’ime gị, n’ihi na i wepụsịwo ogwe osisi dị nsọ n’ala a,+ i doziwokwa obi gị ịchọ ezi Chineke.”+
21 Ịlaịja wee bịakwute ìgwè mmadụ ahụ dum wee sị ha: “Ruo ole mgbe ka unu ga na-enwe echiche abụọ dị iche?+ Ọ bụrụ na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke, sowenụ ya;+ ma ọ bụrụ na ọ bụ Bel, sowenụ ya.” Ha azaghị ya ihe ọ bụla.
3 Ka o sina dị, e nwere ihe ndị dị mma+ a hụrụ n’ime gị, n’ihi na i wepụsịwo ogwe osisi dị nsọ n’ala a,+ i doziwokwa obi gị ịchọ ezi Chineke.”+