15 O wee kpụọ ogidi ọla kọpa abụọ,+ nke ọ bụla n’ime ogidi ndị ahụ dị kubit iri na asatọ n’ịdị elu, eriri dị kubit iri na abụọ ga-agakwa nke ọ bụla n’ime ogidi abụọ ahụ gburugburu.+
21 Nke ọ bụla n’ime ogidi ndị ahụ dị kubit iri na asatọ n’ịdị elu,+ eriri nke dị kubit iri na abụọ ga-aga ya gburugburu;+ igbidi ya dị uhiè mkpịsị aka anọ, ime ya ghekwara oghe.