1 Ndị Eze 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee bukọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze;+ o buuru ihe niile.+ O wee buru ọta ọlaedo niile Sọlọmọn rụrụ.+ 2 Ndị Eze 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee si n’ebe ahụ wepụta akụ̀ niile dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ ndị dị n’ụlọ eze,+ o wee gburisịa arịa ọlaedo niile+ Sọlọmọn eze Izrel mere n’ụlọ nsọ Jehova, dị nnọọ ka Jehova kwuru.
26 O wee bukọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze;+ o buuru ihe niile.+ O wee buru ọta ọlaedo niile Sọlọmọn rụrụ.+
13 O wee si n’ebe ahụ wepụta akụ̀ niile dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ ndị dị n’ụlọ eze,+ o wee gburisịa arịa ọlaedo niile+ Sọlọmọn eze Izrel mere n’ụlọ nsọ Jehova, dị nnọọ ka Jehova kwuru.