38 n’afọ nke iri na otu, n’ọnwa Bul, ya bụ, n’ọnwa nke asatọ, a rụchara+ ihe niile a na-arụ n’ụlọ ahụ nakwa ihe niile dị n’ụkpụrụ ya,+ ihe o ji wuo ya wee bụrụ afọ asaa.
51 N’ikpeazụ, ọrụ niile Eze Sọlọmọn nwere ịrụ n’ihe banyere ụlọ Jehova gwụchara;+ Sọlọmọn wee malite iwebata ihe ndị Devid nna ya mere ka ha dị nsọ;+ o wee tinye ọlaọcha na ọlaedo na arịa dị iche iche n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+