1 Ihe E Mere 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-enye ndị m Izrel otu ebe, kụọkwa ha dị ka mkpụrụ,+ ha ga-ebikwa n’ebe ha nọ, a gakwaghị eme ka ha maa jijiji; ụmụ ajọ omume+ agaghị enye ha nsogbu ọzọ, dị nnọọ ka ha mere na mbụ,+
9 M ga-enye ndị m Izrel otu ebe, kụọkwa ha dị ka mkpụrụ,+ ha ga-ebikwa n’ebe ha nọ, a gakwaghị eme ka ha maa jijiji; ụmụ ajọ omume+ agaghị enye ha nsogbu ọzọ, dị nnọọ ka ha mere na mbụ,+