9 Ọ̀ bụụrụ unu ntakịrị ihe na Chineke Izrel si ná nzukọ Izrel kewapụta+ unu iji chee unu n’ihu onwe ya ka unu wee na-eje ozi metụtara ụlọikwuu Jehova nakwa ka unu na-eguzo n’ihu nzukọ a na-ejere ha ozi,+
1Mụ onwe m bụ́ Pọl, ohu+ Chineke na onyeozi+ nke Jizọs Kraịst dị ka okwukwe nke ndị Chineke họọrọ si dị,+ ya na ezi ihe ọmụma+ banyere eziokwu ahụ+ nke kwekọrọ ná nsọpụrụ Chineke,+