Ọnụ Ọgụgụ 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-ewere ndị Livaị nye Erọn na ụmụ ya. Ha bụ ndị e nyere enye, ndị e si n’ụmụ Izrel+ nye ya. Ọnụ Ọgụgụ 3:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Kpọrọ ndị Livaị ka ha bụrụ nke m n’ọnọdụ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel+—abụ m Jehova, chịrịkwa anụ ụlọ ndị Livaị n’ọnọdụ anụ niile e bu ụzọ mụọ n’ime anụ ụlọ niile nke ụmụ Izrel.”+
41 Kpọrọ ndị Livaị ka ha bụrụ nke m n’ọnọdụ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel+—abụ m Jehova, chịrịkwa anụ ụlọ ndị Livaị n’ọnọdụ anụ niile e bu ụzọ mụọ n’ime anụ ụlọ niile nke ụmụ Izrel.”+