Jenesis 49:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Juda bụ nwa ọdụm.+ Nwa m, ị ga-esi n’anụ oriri bilie. Ọ makpuuru n’ala, ọ gbatịrị onwe ya dị ka ọdụm, dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+ Ilu 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+ Mkpughe 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma otu n’ime ndị okenye ahụ sịrị m: “Kwụsị ịkwa ákwá. Lee! Ọdụm nke si n’ebo Juda,+ bụ́ mgbọrọgwụ+ Devid,+ emeriwo.+ Ya mere, o ruru eru imeghe akwụkwọ mpịakọta ahụ na ihe asaa a kara akara e ji mechie ya.”
9 Juda bụ nwa ọdụm.+ Nwa m, ị ga-esi n’anụ oriri bilie. Ọ makpuuru n’ala, ọ gbatịrị onwe ya dị ka ọdụm, dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+
28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+
5 Ma otu n’ime ndị okenye ahụ sịrị m: “Kwụsị ịkwa ákwá. Lee! Ọdụm nke si n’ebo Juda,+ bụ́ mgbọrọgwụ+ Devid,+ emeriwo.+ Ya mere, o ruru eru imeghe akwụkwọ mpịakọta ahụ na ihe asaa a kara akara e ji mechie ya.”