1 Ndị Eze 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ebe e si arịgo ocheeze ahụ nwere nzọụkwụ isii, ocheeze ahụ nwekwara ihe mkpuchi dị gburugburu n’azụ ya, ebe a na-anọdụ ọdụ nwekwara ebe a na-atụkwasị aka n’akụkụ ya abụọ, ọdụm abụọ+ guzokwa n’akụkụ ebe ndị ahụ a na-atụkwasị aka.+
19 Ebe e si arịgo ocheeze ahụ nwere nzọụkwụ isii, ocheeze ahụ nwekwara ihe mkpuchi dị gburugburu n’azụ ya, ebe a na-anọdụ ọdụ nwekwara ebe a na-atụkwasị aka n’akụkụ ya abụọ, ọdụm abụọ+ guzokwa n’akụkụ ebe ndị ahụ a na-atụkwasị aka.+