14 Arịa ọlaedo na nke ọlaọcha+ nke ụlọ Chineke, bụ́ ndị Nebukadneza bupụtara n’ụlọ nsọ ahụ dị na Jeruselem, wee bute ha n’ụlọ nsọ Babịlọn,+ ọ bụ ihe ndị a ka eze Saịrọs+ bupụtara n’ụlọ nsọ Babịlọn nyefee Sheshbaza,+ bụ́ aha onye o mere gọvanọ.+
5 Ka e bughachikwa arịa ọlaedo na arịa ọlaọcha+ ndị dị n’ụlọ Chineke bụ́ ndị Nebukadneza+ bupụtara n’ụlọ nsọ nke dị na Jeruselem bute na Babịlọn, ka e buga ha n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem n’ebe ha na-adị, ka e debekwa ha n’ụlọ Chineke.’+