Ezra 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị Juda na ndị Benjamin wee zukọta na Jeruselem n’ime ụbọchị atọ, ya bụ, n’ọnwa nke itoolu,+ n’abalị iri na abụọ n’ọnwa ahụ, mmadụ niile wee nọrọ ala na mbara èzí nke ụlọ ezi Chineke, na-ama jijiji n’ihi okwu ahụ nakwa n’ihi mmiri ozuzo.+ Jeremaya 36:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Eze nọ ọdụ n’ụlọ ọ na-anọ n’oge oyi,+ n’ọnwa nke itoolu,+ ọkụ nọkwa na-enwu n’ite ọkụ+ dị n’ihu ya.
9 Ndị Juda na ndị Benjamin wee zukọta na Jeruselem n’ime ụbọchị atọ, ya bụ, n’ọnwa nke itoolu,+ n’abalị iri na abụọ n’ọnwa ahụ, mmadụ niile wee nọrọ ala na mbara èzí nke ụlọ ezi Chineke, na-ama jijiji n’ihi okwu ahụ nakwa n’ihi mmiri ozuzo.+
22 Eze nọ ọdụ n’ụlọ ọ na-anọ n’oge oyi,+ n’ọnwa nke itoolu,+ ọkụ nọkwa na-enwu n’ite ọkụ+ dị n’ihu ya.