19 Mgbe Sanbalat+ onye Bet-horọn na Tobaya+ onye na-ejere ya ozi,+ bụ́ onye Amọn,+ na Gishem+ onye Arebia+ nụrụ ya, ha malitere ịkwa anyị emo+ ma na-eleda anyị anya, sị: “Gịnị bụ ihe a unu na-eme? Ọ̀ bụ eze ka unu na-enupụrụ isi?”+
2 Sanbalat na Gishem wee zitere m ozi ozugbo, sị: “Bịa ka anyị zukọta+ n’oge a kara aka n’obodo nta ndị dị na ndagwurugwu* Ono.”+ Ma ha nọ na-akpa nkata imerụ m ahụ́.+