6 O wee ruo na, ozugbo a kọọrọ Sanbalat+ na Tobaya+ na Gishem+ onye Arebia+ nakwa ndị iro anyị ndị ọzọ na ewughachiwo m mgbidi+ ahụ nakwa na ọ dịghị oghere ọ bụla a hapụrụ na ya (ọ bụ ezie na ruo n’oge ahụ etinyebeghị m ibo+ n’ọnụ ụzọ ámá dị iche iche),+