10 M wee chọpụta na e nyebeghị ndị Livaị òkè+ ha, nke mere na onye ọ bụla n’ime ndị Livaị na ndị na-abụ abụ, bụ́ ndị na-arụ ọrụ, gbagara n’ubi nke ya.+
11 M wee malite ịkatọ+ ndị osote onye na-achị achị,+ sị: “Gịnị mere e ji leghara ụlọ ezi Chineke anya?”+ M wee kpọkọta ha ma mee ka ha guzo n’ebe ha kwesịrị iguzo.