Joshụa 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ọ gbadakwara n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ókè ndị Jaflet ruo n’ókè Bet-horọn+ Ndịda na Giza,+ ebe o jedebere bụ n’oké osimiri.+ Joshụa 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ókè nke ala ụmụ Ifrem, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ, ee, ókè nke ihe nketa ha n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ Atarọt-ada,+ ruo Bet-horọn Mgbago;+
3 ọ gbadakwara n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ókè ndị Jaflet ruo n’ókè Bet-horọn+ Ndịda na Giza,+ ebe o jedebere bụ n’oké osimiri.+
5 Ókè nke ala ụmụ Ifrem, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ, ee, ókè nke ihe nketa ha n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ Atarọt-ada,+ ruo Bet-horọn Mgbago;+