Nehemaya 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Tobaya+ onye Amọn+ nọkwa ya n’akụkụ, o wee sị: “Ọbụna ihe a ha na-ewu, ọ bụrụ na nkịta ọhịa+ amagoro ya, ọ ghaghị ịkwatu mgbidi ya e ji nkume wuo.” Nehemaya 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke m, biko, cheta+ Tobaya+ na Sanbalat, dị ka ihe onye nke ọ bụla mere si dị, chetakwa Noadaya onye amụma nwaanyị+ na ndị amụma ndị ọzọ, bụ́ ndị nọ na-anwa imenye m egwu. Nehemaya 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M wee bịa Jeruselem ma hụ ihe ọjọọ Elayashib+ mere n’ihi Tobaya+ site n’ịkwadebere ya ebe a na-eri ihe n’ogige ụlọ+ ezi Chineke.
3 Tobaya+ onye Amọn+ nọkwa ya n’akụkụ, o wee sị: “Ọbụna ihe a ha na-ewu, ọ bụrụ na nkịta ọhịa+ amagoro ya, ọ ghaghị ịkwatu mgbidi ya e ji nkume wuo.”
14 Chineke m, biko, cheta+ Tobaya+ na Sanbalat, dị ka ihe onye nke ọ bụla mere si dị, chetakwa Noadaya onye amụma nwaanyị+ na ndị amụma ndị ọzọ, bụ́ ndị nọ na-anwa imenye m egwu.
7 M wee bịa Jeruselem ma hụ ihe ọjọọ Elayashib+ mere n’ihi Tobaya+ site n’ịkwadebere ya ebe a na-eri ihe n’ogige ụlọ+ ezi Chineke.