2 Ihe E Mere 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọzaya wukwara ụlọ nche+ na Jeruselem n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku+ nakwa n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ nakwa n’akụkụ Nkuku Mgbidi, meekwa ka ha sie ike. Nehemaya 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Henọn na ndị bi na Zanoa+ rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu;+ ọ bụ ha rụrụ ya ma tinye ibo ya,+ ihe mkpọchi ya+ na ihe ntụchi ya,+ ha rụkwara otu puku kubit ná mgbidi ya ruo Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.+
9 Ọzaya wukwara ụlọ nche+ na Jeruselem n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku+ nakwa n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ nakwa n’akụkụ Nkuku Mgbidi, meekwa ka ha sie ike.
13 Ọ bụ Henọn na ndị bi na Zanoa+ rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu;+ ọ bụ ha rụrụ ya ma tinye ibo ya,+ ihe mkpọchi ya+ na ihe ntụchi ya,+ ha rụkwara otu puku kubit ná mgbidi ya ruo Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.+