2 Ihe E Mere 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọzaya wukwara ụlọ nche+ na Jeruselem n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku+ nakwa n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ nakwa n’akụkụ Nkuku Mgbidi, meekwa ka ha sie ike. Nehemaya 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M wee si n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ pụọ n’abalị ruo n’ihu Isi Iyi Nnukwu Agwọ nakwa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ,+ m nọkwa na-enyocha mgbidi+ Jeruselem, otú e si kwatuo ya, ọkụ repịakwara ọnụ ụzọ ámá+ ya niile.
9 Ọzaya wukwara ụlọ nche+ na Jeruselem n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku+ nakwa n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ nakwa n’akụkụ Nkuku Mgbidi, meekwa ka ha sie ike.
13 M wee si n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ pụọ n’abalị ruo n’ihu Isi Iyi Nnukwu Agwọ nakwa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ,+ m nọkwa na-enyocha mgbidi+ Jeruselem, otú e si kwatuo ya, ọkụ repịakwara ọnụ ụzọ ámá+ ya niile.