Nehemaya 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo na, ozugbo e wughachisịrị+ mgbidi ahụ, m tinyere ibo ya+ niile n’egbughị oge. A họpụtakwara ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ na ndị na-abụ+ abụ na ndị Livaị.+
7 O wee ruo na, ozugbo e wughachisịrị+ mgbidi ahụ, m tinyere ibo ya+ niile n’egbughị oge. A họpụtakwara ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ na ndị na-abụ+ abụ na ndị Livaị.+