Ọrụ Ndịozi 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha na-edebekwa ya n’ụkwụ ndịozi.+ E mesịa, a na-ekenye onye ọ bụla,+ dị nnọọ ka mkpa o nwere si dị. Ọrụ Ndịozi 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma n’ụbọchị ndị a, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ na-amụba, ndị Juu na-asụ Grik+ malitere ịtamu ntamu megide ndị Juu na-asụ Hibru, n’ihi na a na-eleghara ndị inyom ha di ha nwụrụ anya n’ihe ndị a na-ekesa kwa ụbọchị.+
35 Ha na-edebekwa ya n’ụkwụ ndịozi.+ E mesịa, a na-ekenye onye ọ bụla,+ dị nnọọ ka mkpa o nwere si dị.
6 Ma n’ụbọchị ndị a, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ na-amụba, ndị Juu na-asụ Grik+ malitere ịtamu ntamu megide ndị Juu na-asụ Hibru, n’ihi na a na-eleghara ndị inyom ha di ha nwụrụ anya n’ihe ndị a na-ekesa kwa ụbọchị.+