Esta 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma mgbe Esta batara n’ihu eze, o ji ihe ahụ e dere ede+ n’aka wee sị: “Ka nkata ọjọọ+ a ọ kpaworo megide ndị Juu kpudo ya”;+ ha wee kwụwa ya na ụmụ ya n’elu osisi.+
25 Ma mgbe Esta batara n’ihu eze, o ji ihe ahụ e dere ede+ n’aka wee sị: “Ka nkata ọjọọ+ a ọ kpaworo megide ndị Juu kpudo ya”;+ ha wee kwụwa ya na ụmụ ya n’elu osisi.+