Esta 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Esta kwukwara okwu ọzọ n’ihu eze ma daa n’ala n’ihu ya kwaa ákwá, rịọkwa+ amara ya ka o wezụga ihe ọjọọ+ nke Heman onye agbụrụ Egag nakwa nkata ọ kpara+ megide ndị Juu.+
3 Esta kwukwara okwu ọzọ n’ihu eze ma daa n’ala n’ihu ya kwaa ákwá, rịọkwa+ amara ya ka o wezụga ihe ọjọọ+ nke Heman onye agbụrụ Egag nakwa nkata ọ kpara+ megide ndị Juu.+