4 N’ihi na e rewo anyị,+ mụ na ndị m, ka a laa anyị n’iyi, gbuo anyị ma bibie anyị.+ A sị na e rere anyị ka anyị ghọọ ndị ikom na-agba ohu+ na ndị inyom na-eje ozi, m gaara agbachi nkịtị. Ma ọdachi a ekwesịghị ekwesị ma ọ bụrụ na o mebiere eze ihe.”
24 N’ihi na Heman+ nwa Hamedeta,+ onye agbụrụ Egag,+ bụ́ onye na-ebuso ndị Juu niile iro,+ akpawo nkata megide ndị Juu ibibi ha,+ o mewokwa ka e fee Pua,+ ya bụ, Nza,+ iji tinye ọgba aghara n’etiti ha ma bibie ha.