Esta 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Esta emeghị ka a mata obodo o si+ ma ọ bụ ndị bụ́ ndị ikwu ya, n’ihi na Mọdekaị nyere ya iwu ka ọ ghara ikwu ya.+ Matiu 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+
10 Esta emeghị ka a mata obodo o si+ ma ọ bụ ndị bụ́ ndị ikwu ya, n’ihi na Mọdekaị nyere ya iwu ka ọ ghara ikwu ya.+
16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+