14 “‘Ọ bụrụgodị na ndị ikom atọ a, Noa,+ Daniel+ na Job,+ nọ n’ime ya, ha ga-anapụta mkpụrụ obi nke ha n’ihi ezi omume ha,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”+
20 ọ bụrụgodị na Noa,+ Daniel+ na Job+ anọrọ n’ime ya,+ dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘ha agaghị anapụta nwa nwoke ma ọ bụ nwa nwaanyị; ha onwe ha ga-anapụta mkpụrụ obi nke ha n’ihi ezi omume ha.’”+