Jenesis 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nke a bụ akụkọ banyere Noa. Noa bụ onye ezi omume.+ Ọ bụ onye na-enweghị ntụpọ n’etiti ndị ya na ha dịkọrọ ndụ. Noa so ezi Chineke jee ije.+ Abụ Ọma 37:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Legide onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta anya, legidekwa onye ziri ezi anya, +N’ihi na ọ ga-enwe udo n’ọdịnihu.+ Jọn 1:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Jizọs hụrụ ka Nataniel na-abịakwute ya. O wee kwuo banyere ya, sị: “Lee onye Izrel n’ezie, onye aghụghọ ọ bụla na-adịghị n’ime ya.”+
9 Nke a bụ akụkọ banyere Noa. Noa bụ onye ezi omume.+ Ọ bụ onye na-enweghị ntụpọ n’etiti ndị ya na ha dịkọrọ ndụ. Noa so ezi Chineke jee ije.+
37 Legide onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta anya, legidekwa onye ziri ezi anya, +N’ihi na ọ ga-enwe udo n’ọdịnihu.+
47 Jizọs hụrụ ka Nataniel na-abịakwute ya. O wee kwuo banyere ya, sị: “Lee onye Izrel n’ezie, onye aghụghọ ọ bụla na-adịghị n’ime ya.”+