Job 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nke a bụ òkè onye ajọ omume ga-eketa n’aka Chineke;+Ọ bụkwa ihe nketa nke ndị na-achị n’aka ike ka ha ga-enweta n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile. Job 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ́ bụghị onye na-eme ihe ọjọọ ka ọdachi na-adakwasị,+Ọ́ bụghịkwa ndị na-akpa arụ ka ihe ọjọọ na-adabara? Ilu 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ncheta a na-echeta onye ezi omume ga-ewetara ya ngọzi,+ ma aha ndị ajọ omume ga-ere ure.+
13 Nke a bụ òkè onye ajọ omume ga-eketa n’aka Chineke;+Ọ bụkwa ihe nketa nke ndị na-achị n’aka ike ka ha ga-enweta n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.
3 Ọ́ bụghị onye na-eme ihe ọjọọ ka ọdachi na-adakwasị,+Ọ́ bụghịkwa ndị na-akpa arụ ka ihe ọjọọ na-adabara?