Job 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eji ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi tụọ m,+Chineke ga-amarakwa na m na-eguzosi ike n’ezi ihe.+ Abụ Ọma 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 I nyochawo obi m, i nyochawo m n’abalị,+Ị nụchawo m; ị ga-achọpụta na emeghị m atụmatụ ihe ọjọọ.+Ọnụ m agaghị eme mmehie.+ 1 Pita 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ka okwukwe unu nke a nwalere anwale,+ nke bara oké uru karịa ọlaedo nke na-ala n’iyi, n’agbanyeghị na e ji ọkụ nụchaa ya,+ wee bụrụ ihe na-eweta otuto na ebube na nsọpụrụ mgbe a ga-ekpughe+ Jizọs Kraịst.
3 I nyochawo obi m, i nyochawo m n’abalị,+Ị nụchawo m; ị ga-achọpụta na emeghị m atụmatụ ihe ọjọọ.+Ọnụ m agaghị eme mmehie.+
7 ka okwukwe unu nke a nwalere anwale,+ nke bara oké uru karịa ọlaedo nke na-ala n’iyi, n’agbanyeghị na e ji ọkụ nụchaa ya,+ wee bụrụ ihe na-eweta otuto na ebube na nsọpụrụ mgbe a ga-ekpughe+ Jizọs Kraịst.