Abụ Ọma 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi aha gị, Jehova,+Biko, gbaghara njehie m, n’ihi na ọ dị ukwuu.+ Maịka 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ;+ ọ ga-azọdakwa njehie anyị.+ Ị ga-atụbakwa mmehie ha niile n’ala ala oké osimiri.+
19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ;+ ọ ga-azọdakwa njehie anyị.+ Ị ga-atụbakwa mmehie ha niile n’ala ala oké osimiri.+