Abụ Ọma 89:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ndị niile na-agafe n’ụzọ akwakọrọwo ihe ya;+Ọ ghọwo onye ndị agbata obi ya na-akọcha.+ Jeremaya 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-eme ka e bukọrọ ihe onwunwe gị na akụ̀ gị dị oké ọnụ ahịa+ n’akwụghị gị ụgwọ, n’ihi mmehie gị niile, n’ókèala gị niile.+
13 M ga-eme ka e bukọrọ ihe onwunwe gị na akụ̀ gị dị oké ọnụ ahịa+ n’akwụghị gị ụgwọ, n’ihi mmehie gị niile, n’ókèala gị niile.+