Abụ Ọma 44:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 I mere ka anyị na-agba ọsọ n’ihu ndị na-emegide anyị,+Ndị kpọrọ anyị oké asị akwakọrọla ihe anyị.+ Jeremaya 50:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Izrel bụ atụrụ a chụsasịrị achụsasị.+ Ọ bụ ọdụm chụsasịrị ha.+ Eze Asiria ripịara ha na nke mbụ.+ Nebukadreza eze Babịlọn tara ọkpụkpụ ha na nke ikpeazụ a.+
10 I mere ka anyị na-agba ọsọ n’ihu ndị na-emegide anyị,+Ndị kpọrọ anyị oké asị akwakọrọla ihe anyị.+
17 “Izrel bụ atụrụ a chụsasịrị achụsasị.+ Ọ bụ ọdụm chụsasịrị ha.+ Eze Asiria ripịara ha na nke mbụ.+ Nebukadreza eze Babịlọn tara ọkpụkpụ ha na nke ikpeazụ a.+