13 Ogwu ga-eto n’ụlọ elu ndị dị n’ime ya, ahịhịa akụwa na ahịhịa ogwu ga-etokwa n’ebe ya ndị e wusiri ike;+ ọ ga-aghọkwa ebe obibi nke nkịta ọhịa,+ ogige nke enyí nnụnụ.+
7 Ala kpọrọ nkụ ga-adị ka ọdọ mmiri nke ahịhịa amị jupụtara, ala mmiri na-adịghị ga-adịkwa ka isi mmiri.+ Ahịhịa ndụ na ahịhịa amị na ahịhịa papaịrọs+ ga-adị n’ebe nkịta ọhịa na-ebi,+ bụ́ ebe ha na-anọ ezuru ike.