Abụ Ọma 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Gị onye iro, e bibiwo gị ruo mgbe ebighị ebi,+Bibiekwa obodo ndị i fopụworo.+A gakwaghị akpọtụ ha aha.+ Abụ Ọma 59:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jiri ọnụma gị laa ha n’iyi;+Laa ha n’iyi, ka ha ghara ịdịkwa;Ka ha wee mara na ọ bụ Chineke na-achị n’ime Jekọb ruo na nsọtụ ụwa.+ Sila. Abụ Ọma 69:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka ebe ha mara ụlọikwuu nke nwere mgbidi tọgbọrọ n’efu;+Ka onye ọ bụla ghara ibi n’ụlọikwuu ha.+ Abụ Ọma 109:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka ha dịrị n’ihu Jehova mgbe niile;+Ka o kpochapụkwa ihe e ji echeta ha n’ụwa;+
6 Gị onye iro, e bibiwo gị ruo mgbe ebighị ebi,+Bibiekwa obodo ndị i fopụworo.+A gakwaghị akpọtụ ha aha.+
13 Jiri ọnụma gị laa ha n’iyi;+Laa ha n’iyi, ka ha ghara ịdịkwa;Ka ha wee mara na ọ bụ Chineke na-achị n’ime Jekọb ruo na nsọtụ ụwa.+ Sila.