Diuterọnọmi 32:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ọ́ bụghị n’ebe m nọ ka a kwakọbara ya,Kaakwa ya akara n’ụlọ nkwakọba ihe m?+ Jeremaya 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Ọ bụrụgodị na i were akanwụ na ncha dị ukwuu saa ahụ́,+ njehie gị ga-abụ ntụpọ n’ihu m,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
22 “‘Ọ bụrụgodị na i were akanwụ na ncha dị ukwuu saa ahụ́,+ njehie gị ga-abụ ntụpọ n’ihu m,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.