-
Ezikiel 36:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 “Ya mere, buo amụma, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “N’ezie, ebe ọ bụ na e mewo ka unu tọgbọrọ n’efu,+ e sikwa n’akụkụ niile nwụde unu,+ ka unu wee bụrụ ihe onwunwe nke ndị fọdụrụ ná mba dị iche iche,+ e jikwa ọnụ na-eme unu ihe,+ a na-akọkwa akụkọ ọjọọ banyere unu n’etiti ndị mmadụ,+
-