Ezikiel 25:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ya mere, lee, m ga-enyefe unu n’aka ndị Ọwụwa Anyanwụ ka unu bụrụ ihe onwunwe ha.+ Ha ga-ewukwa ebe obibi ha a gbara ogige n’ime gị, maakwa ụlọikwuu ha n’ime gị. Ha onwe ha ga-eri mkpụrụ gị, ha onwe ha ga-aṅụkwa mmiri ara ehi gị.+
4 ya mere, lee, m ga-enyefe unu n’aka ndị Ọwụwa Anyanwụ ka unu bụrụ ihe onwunwe ha.+ Ha ga-ewukwa ebe obibi ha a gbara ogige n’ime gị, maakwa ụlọikwuu ha n’ime gị. Ha onwe ha ga-eri mkpụrụ gị, ha onwe ha ga-aṅụkwa mmiri ara ehi gị.+